OKWARA EZEMA(ONU MU JURU N'EKELE)
intro- chineke adighi eri nri ka nmadu si eri
chineke adghi ata ihe ka nmadu si ata
chineke bu muo
mana i tuo ya aha, y'eme ihe
obuna mee ihe karia
anyi biara k'anyi tuo chineke aha,nihi na na ndi igbo n'ekwu okwu si
ememaa onya akidi ya agwota ozo
putanu n'igwe, ndi chinek mere ihe oma di kam
ndi ogworo oria, ndi o nyere nwa
ndi ozrz ekpere n'uzo di iche iche
ndi o buliri elu
k'anyi tuo ya ah otuto
aru anyi buru soo onu,
oga ezu ikele chineke? mba nu
choros
onu mu juru n'ekele
onu mu juru n'ekele
onu mu juru n'ekele
onu mu juru n'ekele
solo: onye nwe uwa anam ekele gi wo,
all: onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo onye nwigwe,anam ekele gi woo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo aka n'agbaji igwe,anam ekele gi onye oma
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo oke nmiri n'ebu ogwe anam ekele gi wowowoo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo o kpuuzu, akpu nwa,anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo agid atuu nnu, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo agu n'eche mba,anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo odinma n'eme nma, anm ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo onye m ji eje anya,anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo agalaba ji ulo, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo oke osisi n'enye ndu, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo arama n'enye ara, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo odi nso erughi aka, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo nche oma, n'asa akwa, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo ugwu anari atuegwu, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo ugwu nyiri onye oso, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo igwe ji uwa, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo anuru aruru ndu anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo okmuo nwee ike, anam ekele gi wowowo
all onu mu juru n'ekele
solo onye n'eme nma,ebe imere ndu foro mu o
all onu mu juru n'ekele
solo oyu aka n'eru mba, anam ekele gi wowowo
solo otumkpo otumpko, anam ekele gi wowowo
solo ngborogwu david, anam ekele gi wowowo
solo ikuku ama n'onya, anam ekele gi wowowo
This blog is meant to promote the igbo culture and igbo songs. Most of these songs have no lyrics, therefore people who are not igbos cannot get to learn them. You are now free to post the lyrics of the song you have been trying to learn, and this site will provide it to you as soon as possible. I do hope everyone will enjoy this blog. IT IS OUR YEAR OF PLENTEOUS HARVEST
Friday, December 9, 2011
Wednesday, October 20, 2010
numbers in Igbo
- One - otu
- Two - abuo
- Three - ato
- Four - ano
- Five - ise
- Six - isii
- Seven - asaa
- Eight - asato
- Nine - itolu
- Ten - iri
- Eleven - iri na otu
- Twelve - iri na abuo
- Thirteen - iri na ato
- Fourteen - iri na ano
- Fifteen - iri na ise
- Sixteen - iri na isi
- Seventeen - iri na asaa
- Eighteen - iri na asato
- Nineteen - iri na itolu
- Twenty - iri abuo
- Thirty - iri ato
- Forty - iri ano
- Fifty - iri ise
- Sixty - iri isii
- Seventy - iri asaa
- Eighty - iri asato
- Ninety - iri itolu
- One Hundred - otu nari
- Two hundred _ nari abuo
- three hundred - nari ato
- etc
- one thousand - Otu Puku
- two Thousand - Puku abuo
- etc
- one million - Otu Nde
- Two Million - Nde Abuo
Thursday, September 16, 2010
ALPHABETS IGBO
one otu
two abuo
three ato
four ano
five ise
six isii
seven asaa
eight asato
nine itolu
ten iri
eleven iri na otu
twelve iri na abuo
thirteen iri na ato
fourteen iri na ano
fifteen iri na ise
sixteen iri na isii
seven iri na asaa
eighteen iri na asato
nineteen iri na itolu
twenty iri abuo
one otu
two abuo
three ato
four ano
five ise
six isii
seven asaa
eight asato
nine itolu
ten iri
eleven iri na otu
twelve iri na abuo
thirteen iri na ato
fourteen iri na ano
fifteen iri na ise
sixteen iri na isii
seven iri na asaa
eighteen iri na asato
nineteen iri na itolu
twenty iri abuo
Saturday, September 11, 2010
EASY WAY TO LEARN HOW TO SPEAK IGBO
Igbo is one of the languages spoken in Nigeria by the IGBO tribe.Igbo language is an interesting one but it has a lot of sides to it.The Igbos' have many ethnic groups each with its own type of the Igbo language.
Despite these differences in it,The Igbos' still have a common language which every ethnic group understands.
To get us started, we will be learning the basics in writing of Igbo language.
There 36 alphabet in Igbo language.
A B CH D E F
G GB GH GW H I
I J K KP KW L
M N N NW NY O
O P R S SH T
U U V W Y Z
These alphabets are divided into two name;
Udaume-Vowels
Mgbochiume-consonants
We shall learn more of the next update

Subscribe to:
Posts (Atom)