- Achotawom Ezi Enyim Jisos
okanma karia akuku iri nye mkpuru obim
obu odum kebo judea,kpakpandu nke otutu
okam nma karia akuku iri nye mkpuru obim
ogaghi arapum ma oli, n'ime aju uwa nkea
dikam n'ebi n'okwukwe n'eme uche ya di ngozi
obu otam gburu gburu, agaghim atu egwu
ihem ji mara ya, o n'azum mgbe n'ile
Mgbe m ga-eso ya n'ebube
m ga-ahu iru oma ya
ebe mmiri ngozi ebighiebi n'eru
obu otam gburu gburu. n'ime ya kam zota
o na-echebem kwa ubochi n'ike nke ya
Asi n'uwa nile ajum, ekwensu n'anwam
site na Jisos, m ga-enwe nmeri
obu odum k'ebo Judea, kpakpandu nke otutu
oka nma karia akuku iri nye nkpuru obu
ALA EZE BU ULO
Ala Eze bu ulo, alaeze bu ulo nke ndi kwere ekwe ruo ebighiebi
n'ebe ahu k'obim ndi
igwe bu olileanya,alaeze biko mee ngwa bia
Akwa adighi, isude adighi nsogbu adighi na
alaeze nke nna, alaeze chukwu
Akwa adighi, isude adighi nsogbu adighi na
alaeze chukwu
N'ihi ndogbu nke uwa,mmadu n'acho izu ike
izu ike n'echere ndi kwere ekwe
ngozi na-adiri onye, n'emeri emeri
Jisie ike amara ya zuru gi oke