Udaume-Vowels
a, e, i, ị , u, ụ, o,ọ
Udaume igbo di asatọ ( there are 8 vowel sounds in igbo language)
Others are called mgbochiume(consonants)
Now lets learn some simple igbo words
Ekele na nzaghachi (Greetings and Response)
ọtụtụ ọma ọtụtụ ọma
(Good morning)
Ehihe ọma Ehihe ọma
(Good afternoon)
Abali ọma Abali ọma
(Good night)
More simple words Meaning
- kedu how are you?
- adim nma i am fine
- nma beautiful/good
- ihunanya love
- mmiri water
- eligwe heaven
- akwukwo nso bible
- akwukwo book
- ekwenti phone
- nri food
- nkem mine
- nwoke man
- nwanyi woman
- nwaokorobia young man
- nwagboghobia young girl
- Nwata nwanyi little girl
- Nwata nwoke little boy
Gini? what?
Onye? who
kedu? how
Conversation
Gloria: Kedu ka- imere? How are you?
Kalu: Adim nma, kedu maka gi onwe gi I am fine, how about you?
Gloria: Adikwam nma I am also fine
Gloria: Gini bu aha gi? What is your name?
Kalu: Aham bu kalu My name is kalu
Gloria: i bu nwa akwukwo? Are you a student?
kalu: Eh, abum nwa akwukwo yes, i am a stuend.
No comments:
Post a Comment