Wednesday, March 20, 2013

Bro Cornelius Igbo songs lyrics

  1.  Achotawom Ezi Enyim Jisos
Achotawom ezi enyim Jisos, zurum ihe nile
okanma karia akuku iri nye mkpuru obim
obu odum kebo judea,kpakpandu nke otutu
okam nma karia akuku iri nye mkpuru obim

ogaghi arapum ma oli, n'ime aju uwa nkea
dikam n'ebi n'okwukwe n'eme uche ya di ngozi
obu otam gburu gburu, agaghim atu egwu
ihem ji mara ya, o n'azum mgbe n'ile

Mgbe m ga-eso ya n'ebube
m ga-ahu iru oma ya
ebe mmiri ngozi ebighiebi n'eru
obu otam gburu gburu. n'ime ya kam zota
o na-echebem kwa ubochi n'ike nke ya

Asi n'uwa nile ajum, ekwensu n'anwam
site na Jisos, m ga-enwe nmeri
obu odum k'ebo Judea, kpakpandu nke otutu
oka nma karia akuku iri nye nkpuru obu

ALA EZE BU ULO
Ala Eze bu ulo, alaeze bu ulo nke ndi kwere ekwe ruo ebighiebi
n'ebe ahu k'obim ndi
igwe bu olileanya,alaeze biko mee ngwa bia

Akwa adighi, isude adighi nsogbu adighi na
alaeze nke nna, alaeze chukwu
Akwa adighi, isude adighi nsogbu adighi na
alaeze chukwu

N'ihi ndogbu nke uwa,mmadu n'acho izu ike
izu ike n'echere ndi kwere ekwe
ngozi na-adiri onye, n'emeri emeri
Jisie ike amara ya zuru gi oke

 

12 comments:

  1. this is a welcome development, because you hardly find igbo lyrics online but with this in no time, we can have almost all the lyrics of igbo songs online, well done, may God continue to grace more and more abundantly

    ReplyDelete
  2. This comment has been removed by the author.

    ReplyDelete
  3. This comment has been removed by the author.

    ReplyDelete
  4. Oka nma Karia pùkú irí wè nye nkpuru obim ( it is the fairest of ten thousand to my soul). Well done work!

    ReplyDelete
  5. Even though I am a Yoruba man , I love this song and I would love to have the lyrics. Thanks and God bless you.

    ReplyDelete
  6. Please send me the lyrics of ezem Jisos aha gị kachasị elu

    ReplyDelete
  7. This song is Holy Spirit filled, soul lifting melody. I love listening to it over and over again. But the lyrics is not complete. Could you please complete the lyrics? Thanks and God bless you.

    ReplyDelete