- Onye kere igwe n'aka gi kam n'ele anya agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- Uzu n'akpu nwa,n'aka gi kam n'ele anya eh Agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- Odum ebo Judea ,n'aka gi kam n'ele anya eh Agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- mgboro Jessi, ,n'aka gi kam n'ele anya eh Agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- ono nso erughi aka,,n'aka gi kam n'ele anya eh Agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- Olileanya ndi nso,,n'aka gi kam n'ele anya eh Agabigalam muo mgbe i n'eje, mgbe i na-aga agabigalam muo
- OBUGHI MU JI NKUME obughi mu ji nkume k'ama nkume ahu jim, nkume jim,obu nkume jim obughi mu ji nkume obu nkume ahu jim, adaberem na nkume ahu bu krist
The rock holds me, the rock holds me
I hold not the rock, but the rock holds me
I'm standing on the rock of Christ
- TUWARAYA NMANMA k'anyi tuwara ya nma nma (tuwara nma nma), K'anyi si ya n'omeela (si ya n'omeela) Eze Jisos tuwara nma nma si ya n'omeela
- ODIGHI IHE KOROM ma mu enweghi mmadu, enwerem Jisos, odighi ihe korom ma oli (echo) ma mu enweghi aku, enwerem Jisos, odighi ihe korom ma oli ma mu enweghi ulo, enwerem Jisos, odighi ihe korom ma oli ma mu enweghi mmadu, enwerem Jisos, odighi ihe korom ma oli ihe akoghim m'oli(3x) enwerem Jisos
ABASIA AYAYA
2. Abasi ayaya eh, ayaya eh
Abasia ayaya eh, ayaya nanando
Chineke i di nma eh, i di nma eh
Chieneke i di nma eh, i di nma n'ezia
The man of God Rev. Dr.uma ukpai has been a source of blessings to me through his songs, ministrations via his teachings, crusades, word exposition, prayers and miracles..my prayers is that d Lord will continue to increase his vision, anointing and prolong his years so that he will continue to bless us all..I love u sir, yours brother In the lord Jesus Christ , Chidi Nwaeze, Opebi lagos
ReplyDeleteI have been blessed by his ministration I that God will continue to use him till we all make it heaven as t last
ReplyDeletei love his massage GOD use his massage to fill my soul
ReplyDeleteAm so blessed through this message pls how can I download the song
ReplyDeleteCan literally feel the power of God through this lyrics
ReplyDeleteI need the mp3
ReplyDelete